in ,

Phyno – Men Don Show Face ft. Flavour

Phyno – Men Don Show Face ft. Flavour – Phyno Full Time Job Album EP2 scaled

Incredible Nigerian rapper, performer and CEO of Penthuaze Music, Phyno has finally released another catchy new single which he tags “Men Don Show Face” featuring, Flavour.

This noteworthy masterpiece was taken from his latest album project titled “Full Time Job” which has over 15 tracks.

Listen, stream & download below:

  • Song: Men Don Show Face
  • Artist: Phyno
  • Featuring: Flavour
  • Album: Penthuaze Music
  • Released: October, 2024
  • Band/Label: Penthuaze Music
  • Duration: 3:03
Phyno Men Don Show Face mp3 download.

Download Phyno ft Flavour Men Don Show Face.mp3(Size: 3 MB)

Phyno Men Don Show Face Lyrics:

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi (X3)
Uh ai ehh iyo o ooo
Anyi jebe ifunu odogwu
Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
Anyi jebe ifunu odogwu
Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
Anyi jebe ifunu odogwu
Anyi akpulu efi (iyo oo uh oh)

Men don show face
Jikere kwe jikere kwe
Ogini na eme
Men don show face
Jikere kwe jikere kwe
Ogini na afio
Watchia ya
Jikwere jikwere
Na nwoke na ebe
Watchia ya
No be mouth o
No be cho cho cho

seh wah (iyo uh oh)
Ezege onye mmemme
Odogwu adịghị a nọ oche
Ife m yi 100 karat
Swagi na apụ ọkụ
Enwe m ya 100 percent
Fa chọlọ ikpọ my cassette
Chief priesti ball too much
News ya eje gbaa na net
Tipper anyi jị bulu efi show
Ka taa taa dika echi
Anyi na akụ nwanne jì ka eji
Justice solu boys ìfè anyị ga eli (iya)
Akpa m ji bulu ego
Spray cash ka mmili na ezo
Come chop ife m na esi na ekpo
Kpọọ onye ji ugu ka ewu na ezo

Men don show face
Jikere kwe jikere kwe
Ogini na eme
Men don show face
Jikere kwe jikere kwe
Ogini na afio
Watchia ya
Jikwere jikwere
Na nwoke na ebe
Watchia ya
No be mouth o
No be cho cho cho

Iyo uh oh

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi (x3)
Uh ai ehh iyo o ooo
Anyi jebe ifunu odogwu
Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
Anyi jebe ifunu odogwu
Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
Anyi jebe ifunu odogwu
Anyi akpulu efi (iyo oo uh oh)
Yeah yeah yeah

Ijele ụmụ Africa
Inakwa aputa aputa?
Onye eze onye olewa
Nwoke bu akpala achiba
Account gbalụ abụba
Obulu ọnụ adịghị m afuwa
Sey my guys nọ n’iru na-efe aka
Everybody achiba
Agbanyelugị film
Ọ ya eko gi eko ka ọ special effect
(??) ego chọlọ ị finesse
M gosi ya na m bú akpa sense
Asi m añula ńgwọ
Añula ngwọ na nkwụ na abịa
Boys ndia ogini ka (??)
Sị n dịrịn ọkụ na agba (iya)
Tipper anyi jị bulu efi show
Ka taa taa dika echi
Anyi na akụ nwanne jì ka eji
Justice solu boys ìfè anyị ga eli (iya)
Akpa m ji bulu ego
Spray cash ka mmili na ezo
Come chop ife m na esi na ekpo
Kpọọ onye (??) ka ewu na ezo

Iyo uh oh

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi (X3)
Uh ai ehh iyo o ooo
Anyi jebe ifunu odogwu
Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
Anyi jebe ifunu odogwu
Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi)
Anyi jebe ifunu odogwu
Anyi akpulu efi (iyo oo uh oh)

Men don show face


Prince Charles Osadolor - Adeghimaesetinfe – Charles Osadolor music

Prince Charles Osadolor – Adeghimaesetinfe

Aguero Banks – Joy ft. Wizard Chan – Aguero Banks JOY ft Wizard Chan2

Aguero Banks – Joy ft. Wizard Chan