in , ,

Obioma Ogbonna – Ihe Chukwu Merem

Obioma Ogbonna – Ihe Chukwu Merem – Obioma Ogbonna New Sun Album

Nigerian musician, Obioma Ogbonna drops a new Igbo Catholic choir song tagged “Ihe Chukwu Merem” off New Sun Album.

Released in year 2023, Ihe Chukwu Merem is a must add to your music playlist.

Listen, Stream And Download Below:

  • Song: Ihe Chukwu Merem
  • Artist: Obioma Ogbonna
  • Album: New Sun
  • Producer: Onyebeat, Spane5
  • Released: April, 2023
  • Band/Label: OVLO Productions
  • Duration: 4:46
Obioma Ogbonna Ihe Chukwu Merem mp3 download.

Download Obioma Ogbonna – Ihe Chukwu Merem.mp3(Size: 4 MB)

Obioma Ogbonna Ihe Chukwu Merem Lyrics:

Bianu lee

Ihe Chukwu merem

O bia lee

Iheoma Chukwu meremo

Ihe Chukwu merem

Iheoma Chukwu merem

Ihe Chukwu meremo

Iheoma Chukwu merem

Bia lee

Nmesoma ya n'ebem no

O bar'uba

O bar'uba e

Nmesoma ya n'ebem no

O bar'uba

O bar'uba e

Bianu huru

Iheoma o meremo

Chukwu kachasi ihe n'ile

O bar'uba e

O bar'uba e

O bar'uba e

O bar'uba e

Onyerem ndum o

Onyerem oganiru

Onyerem akunuba

Omerem maburu eze

Chukwu bu

Okaka mee

Obu Okaka mee

O ker'uwa n'ile

Ihe Chukwu merem

Iheoma Chukwu merem

Ihe Chukwu meremo

Iheoma Chukwu merem

Bia lee

Nmesoma ya n'ebem no

O bar'uba

O bar'uba e

Nmesoma ya n'ebem no

O bar'uba

O bar'uba e

Bianu huru

Iheoma o meremo

Chukwu kachasi ihe n'ile

Bia le

Bia le

Bia le

Bia le

O Kariri a kari

Bianu huri iheoma

Chukwu meremo

O Kariri a kari

O guorom oria jim

O Kariri a kari

Onyere ndi muozi

Iwu na isim

O Kariri a kari

O ker'uwa n'ile

Ihe Chukwu merem

Iheoma Chukwu merem

Ihe Chukwu meremo

Iheoma Chukwu merem

Bia lee

Nmesoma ya n'ebem no

O bar'uba

O bar'uba e

Nmesoma ya n'ebem no

O bar'uba

O bar'uba e

Bianu huru

Iheoma o meremo

Chukwu kachasi ihe n'ile

O bar'uba e

O bar'uba e

Bia le

O bar'uba e

Onyerem akunuba

Omerem maburu eze

Onyerem akunuba

Omerem maburu eze

Omerem maburu

Ogaranya o

Omerem maburu

Ogaranya o

Olisa do

Onye di ka Chukwu

Mmalite na ogwugwu

O

Si na ebighi ebi

Ruo mgbe ebighe ebi

O dighi agba mwe

Okaka

Mmmhm

Maka na Iheoma

I na e meremo

Agama turu gi

Mma mma

Omeokachie

Agama ebuli Gi elu

Maka na Ibu Dike

Agama ebuli Gi elu

Maka na Ibu Okaka

Ekene diri Chineke

Onye ker'uwa nile

Otito diri Chineke

O kariri a kari

Odighi onye dika Gi

I kachasi ihe n'ile

I kachasi ihe n'ile

Ewo!

Ihe Chukwu merem

Iheoma Chukwu merem

Ihe Chukwu meremo

Iheoma Chukwu merem

Bia lee

Nmesoma ya n'ebem no

O bar'uba

O bar'uba e

Nmesoma ya n'ebem no

O bar'uba

O bar'uba e

Bianu huru

Iheoma o meremo

Chukwu kachasi ihe n'ile

Nara ekele

Nara otito


Agu Ogochukwu Favour songs

Agu Ogochukwu Favour – Eke Iru Gi Medley

Emperor Wadada - Ebhi Amie Eran Ojie – emperor Wadada success 1 1

Emperor Wadada – Ebhi Amie Eran Ojie