in ,

Patty Obasi – Uwa Bu Ahia

The Sower

Patty Obasi uwa bu ahia cover

Rev. Patrick Obasi, popularly known as Patty Obasi, was a Nigerian gospel recording artist. Regarded as one of the early pioneers of Igbo christian music, Patty Obasi rose to prominence in 1980 upon the release of his album Nwa Mama Iwota.

Rev Patty Obasi is a household name in the early 80’s and 90’s with songs like Billionaire in a crate, Onye Isi Agha, Nwa Mama Iwota, Osara Nna Ya Aka Mgba, Ubanese, Uwa bu Ahia, Ezi Nwayi Di Uko e.t.c.

  • Song: Uwa Bu Ahia
  • Artist: Patty Obasi
  • Album: Ubanese
  • Band: The Sower

 

Patty Obasi Uwa bu ahia Lyrics:

Obim Sara mbara ito onye nwe anyi
Obim Sara mbara ito yaa
Messiah nuru onu m Zara mu ekpere
Mgbe oge ruru akwa mgbochi wee keewa
O Zara mu ekpere
Uwa bu ahia
Onye biara uwa cheta onye kere ya
Ahia zuchaa wuruwuru ogbasa

Ka anyi cheta na nwa nke mmadu bu ulo
Jehova kpuchara kunye ya ume
O wee buru onye e kere eke
Ulo akpuru puru Ida waa
Jehova were ume okunyere mmadu anwuo
Oburu onye nwuru anwu
Uwa bu ahia
Onye biara uwa Mara ihe aturu gi
Ahia zuchaa wuruwuru ogbasaa
Uwa efere nkuwa

John the Baptist n’ulo nkporo juru ajuju
Ajuju n’egosi ida Mba okwukwe
Owute chukwu

Nime ndum Nile
Agam n’eto ya chim nwe mmeri
Onye iro apughi iri otito na ndu mu o
Lee Paul na Silas, ha ji Ibu abu nwe mmeri
Jehova nye ha mmeri
Jesus wee nye ha mmeri
Nime ndu Nile
Agam n’eto ya, chim nwe mmeri
Muo nso puru ime onodu ogbanwe
Uwa bu ahia
Ya bu ije enu uwa bu Ahia mgbede
Ahia zuchaa wuruwuru ogbasaa
Uwu efere nkuwaUwa bu ahia
Ije enu uwa o yiri ebe abiara egwu
Ozuchaa wuruwuru ogbasa

Messiah ji ndu nukwa onu m
Gbawara ya egwu
Muo ya puru ime onodu ogbanwe
Kuwara ya aka
Guzoro fufere ya aka, Ibu onye ngozi
Mgbe oge ruru onodu agbanwe, Gbawara ya egwu

Obi m Sara mbara ito onye nwe anyi
Obu ya mere ndi ufodu ocha
Kee ndi ufodu oji
Omee otutu ha di mkpu-mkpu ufodu Kara ogologo
Nani ya Mataram ihe oji di otua
Inwere ajuju?
Ulo akpuru atu n’eku ume inwere ajuju?
Ihe kpatara o ji di otua
Inwere nkwuwa okwu?
Uwa bu ahia
Ya bu ije enu uwa oyi gi ebe abiara egwu
O zuchaa wuruwuru ogbasa
Ulo akpuru akpu n’eme iyanga
Ulo akpuru akpu puru Ida waa, efere nkuwa
Ulo akpuru akpu n’eku ume, imara na chukwu?
Onye kechara gi kunye gi ume, efere nkuwa
Uwa bu ahia
Ya bu ije enu uwa bu ahia mgbede
Ahia zuchaa wuruwuru ogbasa
(Fades out)

Play Patty Obasi Uwa Bu Ahia here free.

Download Patty Obasi Uwa Bu Ahia Mp3 free.

Download “Uwa bu Ahia by Patty Obasi” UWA-BU-AHIA-SOUNDWELA.COM-SOUNDWELA.COM-Soundwela.com_.mp3 – Downloaded 1671 times – 5.03 MB


Chief Osita Osadebe - Makojo | chief osita osadebe makojo cover

Chief Osita Osadebe – Makojo

Bro Okwey Ihe Emebiwo album cover

Bro Okwey – Ochichi (Ihe Emebiwo)