in ,

Patty Obasi – Onye Kwere Ekwe

Ezinwanyi Di Uko

Ezinwanyi di uko by Patty Obasi album cover
Ezinwanyi Di Uko album cover

Download the old gospel song Onye Kwere Ekwe by Rev Patty Obasi from the album Ezinwanyi di uko. Also download the full album here including Onye Ihunanya, Ezinwanyi Di Uko, Eluigwe Bia Nyere Anyi Aka, Akuko Mgbe Ebighi Ebi, Achorom Ikpere Gi and Alaeze Gi.

Onye Kwere Ekwe Lyrics :

Onye kwere ekwe anwughi anwu o
O higa ura, mgbe o nuru opi ike o ga ebilite
O ga ebili na enweghi ure obula
Onye ekwere ekwe anwughi anwu.
Onye kwere ekwe anwughi anwu
Mgbe o nuru opi ike oga ebilite
Oga ebili na enweghi ure
Onye ekwere ekwe anwughi anwu.
Ma o gbabiri nwuo ma o riararia nwuo
O doro anya, na onye kwere nwere olile anya ila n’igwe
Jesus nke no ni ime m ya bu olile anya
Olile anya mbilite na onwu na ebube.
Hicha anya mmiri onwu abughi ogwugwu
Mkpuru oka na ereghi ure adighi efulita
Onwu bu ihe omimi
Onye kere ndu ya kere onwu
Onye si na obu ya kariri onwu?
Obuna onye tara amusu o ga nwuriri
Onyiri onwu adighi na uwa n’uwa
Ma onye kwere ekwe nwere olile anya.
O gbabiri nwuo, o riara aria nwuo
O doro anya, na onye kwere nwere olile anya ebighi ebi.
Igwe Nile gaje n’ozu
O doro anya
Mana onye kwere nwere olile anya ebighi ebi.
Jesus nke no ni ime m ya bu olile anya
Olile anya mbilite na onwu na ebube.
I gbaba n’ime Kraist ya bu olile anya.
Olile anya mbilite na onwu na ebube.

Play Onye Kwere Ekwe by Patty Obasi audio.

 

Download Patty Obasi Onye Kwere Ekwe mp3 free.

Download “Onye Kwere Ekwe Anwughi Anwu by Patty Obasi” Onye-Kwere-Ekwe-Soundwela.com_.mp3 – Downloaded 2215 times – 3.13 MB


 

Bro Kanayo Kelvin - Divine Worship | Kanayo Kelvin Divine Worship

Bro Kanayo Kelvin – Divine Worship

Ezinwanyi di uko by Patty Obasi album cover

Patty Obasi – Ihunanya