in ,

Patty Obasi – Ezinwanyi Di Uko

Rev Patty Obassey

Ezinwanyi di uko by Patty Obasi album cover
Ezinwanyi Di Uko album cover

Patty Obasi and The Sower’s music dynasty presents this epic rendition titled Ezinwanyi Di Uko. Rev Patty Obassey yet in his philosophical and moral tone has delivered this message of love celebrating a virtuous woman. In this song, Patty Obasi has used the biblical picture of Delilah and Jezebel to remind us the value of a virtuous woman and the catastrophic end of Ahab and Samson who married the otherwise.

Ezinwanyi Di Uko Lyrics:

Ife di nma ka Chineke n’enye, ife mara nma ka ona enye, igaghi ayo ya achicha onye gi okwute Ife di nma ka ona enye.

Sarah mara nma alualu, Sarah bu onye eziomume, ona akpo Abraham di ya onyenwem, ure nwanyi.

Ezinwanyi di uko, onu ahia ya ka ruby, ezinwanyi di uko.

Ezinwanyi di uko n’obodo, onu ahia ya ka ruby, ezinwanyi di uko.

Alumalu mere eze Ahab ncha, ojere maburu mami Iwota, Jezebel oje na mmiri, obu nwa mami Iwota.

Agada gbachiri uzo na obi ogaranya, otinyere eze na nsogbu, gbaza queen ome ka omaru Ife, mana ojikwa aguba.

Ezinwanyi di uko, ezinwanyi di uko o, onu ahia ya ka ruby, Ezinwanyi di uko.

Gbaza queen na iru, ma chota nke chi nyere doo, so ngozi Chukwu ga eme gi ogaranya ma ogaghi enye nsogbu.

Ezinwanyi di uko, onu ahia ya ka ruby, Ezinwanyi di uko.

Samson nuru ajo nwanyi nwuo, akwukwo nso ya kwuru, akpucha ya isi ma ghupusia ya anya ihugonu ka odogwu siri gaa.

Gbaza queen ana elu, kpachara anya wee n’eme ka onwero okpukpu mana ojikwa aguba.

Delilah ji aguba, gbaza queen anaghi anu ya anu, asikwana na mu kwuru doo.

Ihe di nma ka Chineke n’enye, ihe mara nma ka ona enye, ngozi Chukwu ga eme gi ogaranya ma ogaghi enye nsogbu.

Ezinwanyi di uko, onu ahia ya ka ruby, ezinwanyi di uko.

Ezinwanyi di uko, onu ahia ya ka ruby, ezinwanyi di uko.

Ezinwanyi di uko, onu ahia ya ka ruby, ezinwanyi di uko.

Listen to Ezinwanyi di uko by Patty Obasi.

Download Patty Obasi Ezinwanyi di uko mp3.

Download “Patty Obasi - Ezinwanyi Di Uko” Ezinwanyi-Di-Uko-Soundwela.com_.mp3 – Downloaded 3632 times – 4.12 MB


Sir Wilker Jackson - Ima Ndo | Best of Wilker Jackson songs

Sir Wilker Jackson – Ima Ndo

Princess Rita Obioma - Ige Enye Chukwu (Thousand Thousand) | Princess Rita Obioma Iga Enye Chukwu

Princess Rita Obioma – Ige Enye Chukwu (Thousand Thousand)