in ,

Patty Obasi – Alaeze

Ezinwanyi Di Uko

Ezinwanyi di uko by Patty Obasi album cover
Ezinwanyi Di Uko album cover

Download Patty Obasi Alaeze mp3 from the album Ezinwanyi Di Uko. Also download all best of Patty Obasi albums here including Onye Isi AghaEbube JehovahAgam Adiri Gi NduAkuko Di EbubeDemocracyOga Adi Ka OluebubeUbanese, Billionaire in a crate and all Patty Obasi latest songs.

Patty Obasi Alaeze Lyrics:

Onye nwem kam n’enye
Ya kam n’enye ndu m nile
Enye ihe nile m nwere
Na obo aka ya
Odoro m anya n’ihe ojiri kpoom
Bu ka m soro wue alaeze
Alaeze ya, ebe ochi na agaghi ezu
Alaeze ya, ebe nchara na agaghi eri
Alaeze ya, alaeze mgbe ebighi ebi.

Onyenweanyi doo were
Ogbako ndi nso nile
Kwe ka olu nile ayi luru
Ka oguzo n’iru gi
Odoro ayi anya na ihe iji kpoo ayi
Bu ka ayi soro wue ya bu Alaeze
Alaeze gi, ebe ochi na agaghi ezu
Alaeze gi, ebe nchara na agaghi eri
Alaeze gi, nke na adi ebighi

Onyenwe ayi ka ayi n’enye
Ka anyi n’enye ndu anyi nile
Na ihe nile ayi nwere
Na obo aka ya
Ebere odoro ayi anya n’ihe ojiri kpo ayi
Bu ka ayi soro wue alaeze
Alaeze ya, ebe ochi na agaghi ezu
Alaeze ya, ebe nchara na agaghi eri
Alaeze ya, alaeze mgbe ebighi ebi.

Patty Obasi Alaeze mp3 download.

Download “Patty Obasi Alaeze” Alaeze-Gi-Soundwela.com_.mp3 – Downloaded 3430 times – 5.41 MB


Ezinwanyi di uko by Patty Obasi album cover

Patty Obasi – Achorom Ikpere Gi

Cornelius Benjamin Worthy God

Cornelius Benjamin – Gi Onye Di Elu