in ,

Patty Obasi – Akuko Mgbe Ebighi Ebi

Ezinwanyi Di Uko

Ezinwanyi di uko by Patty Obasi album cover
Ezinwanyi Di Uko album cover

Download the old Igbo christian song Akuko Mgbe Ebighi Ebi by Rev Patty Obasi from the album Ezinwanyi Di Uko. Also download all Patty Obasi album here including Onye Isi AghaEbube JehovahAgam Adiri Gi NduAkuko Di EbubeDemocracyOga Adi Ka OluebubeUbanese and all Patty Obasi latest songs.

 

Akuko Mgbe Ebighi Lyrics:

Inuwo akuko mgbe ebighi ebi?
Inuwo akuko di ebube?
Egburu eze n’adighi njo omebere chaa
Okpogbuo ya n’elu obe

Oforo nta orue puku aro abuo
O’gara okporo uzo calvari
Ebe o’huru ahuhu n’ihi mmehie’m
Ndi kwere we si amen

Ooo eze ndi eze
Onye nwem okaa-omee
K’anyi fufere ya ekele omaaa
Mee ya eze e
Ooo eze ndi eze
Kpo ya Okaa-omee
K’anyi fufere ya ekele òzó
Mee ya eze

Utali apiara ya bu ya gworo’m oria mu o
Ube amara ya bu ya sara’m njo
Ezem huru ahuhu n’ihi mmehiem
Eze n’adighi njo omere

Ooo eze ndi eze
Kponu ya okaa-omee
Fufere ya ekele omaaa
Mee ya eze

Oforo nta orue puku aro abuo
O’gara okporo uzo calvari
O’huru ahuhu n’ihi mmehie’m
Ndi kwere we si amen
Ooo eze ndi eze
Okaa-omee
Fufere ya ekele omaaa
Mee ya eze

Eze ndi eze
Kuoro ya aka ekele
Fufere ya ekele omaaa
Mee ya eze
Ooo eze ndi eze
Onye nwem okaa-omee
Fufere ya ekele omaaa
Mee ya eze

Utali apiara ya bu ya gworo’m oria mu o
Ube amara ya bu ya sara’m njo
O’huru ahuhu n’ihi mmehiem
Ndi kwere we si amen
Fufere ya ekele
Kpokuo ya okaa-omee
Fufere ya ekele omaaa
Mee ya eze

Mee ya eze
Onye nwem okaa-omee
Fufere ya ekele omaaa
Mee ya eze

Nkume mgbe ebighi ebi
Odum nke ebo Judia
Onwere ike itogbo ndu ya ma tutulikwa ya
Ozuru oke n’iheanacho na Chi
Zukwee oke n’ihe anacho na mmadu
Onye ezi omume nwuru n’ihi ndi ajoo omume
Ezi enyi!

Fufere ya ekeleeee
Kpo ya okaa-omee
Fufere ya ekele omaaa
Mee ya eze

Mee nnu ya eze ndi eze
Onye nwem okaa-omee
Fufere ya ekele omaaa
Mee ya eze

Ulali apiara ya bu ya gworom oria
Ube amara ya bu ya sara m njo.

Download Akuko Mgbe Ebighi mp3.

Download “Akuko Mgbe Ebighi by Patty Obasi” Akuko-Mgbe-Ebighi-Ebi-Soundwela.com_.mp3 – Downloaded 2857 times – 5.44 MB


Gozie Okeke - Old School Gospel Rhythm (full album) | Gozie Okeke Old School Gospel Rhythm Soundwela

Gozie Okeke – Old School Gospel Rhythm (full album)

Ezinwanyi di uko by Patty Obasi album cover

Patty Obasi – Born To Rule Mentality