Download Obi Igwe Ama Onye Bu Onye mp3 and all the best of Obi Igwe mix collection here.
Obi Igwe is an Igbo gospel singer and vibrant music evangelist popularly known in the early nineties for his awesome and spirit filled christian songs like Joseph, Ndi ochichi, Chi Anyi Di Mma, Obu Otu Olu Gi di, Kwesi Ntukwasiobi, “Ruth and Naomi” and many others.
Obi Igwe Ama Onye Bu Onye Lyrics
Uwa, uwa e, anyi amaghi onye bu onye
Uwa, uwa e, sochi ma onye bu onye.
Uwa, uwa e, anyi amaghi onye bu onye
Uwa, uwa e, sochi ma onye bu onye.
Chineke chebe ndi gi
Biko Nna dube umu Gi
Anyi amaghi onye bu onye
So gi ma onye bu onye
Chineke chebe ndi gi
Biko Nna dube umu Gi
Anyi amaghi onye bu onye
So gi ma onye bu onye.
Onye ukwu si na njo erika
Onye nta si na njo erika
Onye obula si na njo akaria
Onye buzi onye ojoo.
Uwa, uwa e, anyi amaghi onye bu onye
Uwa, uwa e, sochi ma onye bu onye.
Uwa, uwa e, anyi amaghi onye bu onye
Uwa, uwa e, sochi ma onye bu onye.
Enyi m lezie anya
Onye ma mmadu na egbu ya
Judas ya lere Jesus
Anyi amaghi onye bu onye.
Mgbe ina eri
Mgbe ina anu
Mgbe ina apu
Mgbe ina abata
Lezie anya, zere onwe gi
Anyi amaghi onye bu onye.
N’uwa, na uwa e, anyi amaghi onye bu onye
N’uwa, na uwa e, sochi ma onye bu onye.
N’uwa, na uwa e, anyi amaghi onye bu onye
N’Uwa, na uwa e, sochi ma onye bu onye.
Imechaa ihe ina eme na azu
Isi na odighi onye huru
Oburu na m amaghi
Chineke m na ele gi.
Imechaa ihe ina eme na azu
Isi na odighi onye huru
Oburu na m amaghi
Chineke m na ele gi.
Uwa, uwa e, anyi amaghi onye bu onye
Uwa, uwa e, sochi ma onye bu onye.
Uwa, uwa e, anyi amaghi onye bu onye
Uwa, uwa e, sochi ma onye bu onye.
Umunna onye bu onye
Umunna m onye bu onye
Achoba na ndi muru mu
Anyi amaghi onye bu onye
Uwa, uwa e, anyi amaghi onye bu onye
Uwa, uwa e, sochi ma onye bu onye.
Uwa, uwa e, anyi amaghi onye bu onye
Uwa, uwa e, sochi ma onye bu onye.
Anyi amaghi onye bu onye
Ma Chukwu ma onye bu onye
Mgbe nile nke onye ohi
Ofu ubosi nke onye nwe ulo.
Anyi amaghi onye bu onye
Ma Chukwu ma onye bu onye
Mgbe nile nke onye ohi
Ofu ubosi nke onye nwe ulo.
Uwa, uwa e, anyi amaghi onye bu onye
Uwa, uwa e, sochi ma onye bu onye.
Uwa, uwa e, anyi amaghi onye bu onye
Uwa, uwa e, sochi ma onye bu onye.
Download Ama Onye Bu by Obi Igwe mp3.