in ,

Jude Nnam – Obi Eze Chukwu

Jude Nnam Composition

Jude Nnam - Obi Eze Chukwu – Jude Nnam songs mp3 download

Soundwela Media presents Obi Eze Chukwu by Sir Jude Nnam (Ancestor). Obi Eze Chukwu is a catholic song from Jude Nnam Compositions.

Sir Jude Nnam Obi Eze Chukwu Lyrics.

Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
O Nna ji ike nile, any abiago ikpo isi ala nye Gi
Meere anyi ebere, anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Anyi biara n’iru Gi, Chineke, inye Gi ekele kwesiri Gi
Geenti, nur’ekper’anyi
Anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Gee nti, nuru olu anyi
Geenti, nur’aririo anyi
Denye ah’anyi n’akwukwo ndu
Anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Anyi ga efe Gi uwatuwa
Biko, Chukwu, mee k’anyi binyere Gi
Ka Ngozi Gi rukwasi anyi, Chineke
Anyi biara n’obi Gi, Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On’uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso

Download com Obi Eze Chukwu Jude Nnam.mp3(Size: 6 MB)

Sir Jude Nnam Obi Eze Chukwu mp3 download.

Watch Obi Eze Chukwu as performed by Jude Nnam.

YouTube video

 


Evang Ebere Ezeani - Anglican Hymns – Anglican Hymns

Evang Ebere Ezeani – Anglican Hymns

Paul Nwokeocha - Onu Uzo Igwe – Paul Nwokeocha onu uzo igwe

Paul Nwokeocha – Onu Uzo Igwe