in ,

Bro Okwey – Ochichi (Ihe Emebiwo)

Okwesco Records

Bro Okwey Ihe Emebiwo album cover

From the stable of Okwesco Records comes this song titled Ochichi by Bro Okwey.

Ochichi is one of the songs from Bro Okwey‘s album titled Ihe Emebiwo. Other  inspiring songs from this album Ihe Emebiwo includes Bia Muonso Bia, Cheta Nkwa Ikwere Ya, Chukwu Idi mma, Ona Emem Obi Ojoo, Roputa Onye Iga Efe and Ubochi Oke Iwe M.

Bro Okey Ọchịchị  (Ihe Emebiwo) Lyrics

(Speech time)
(1)
Mgbe anyi na-alu ogu
O di otutu nkwa i kwere chukwu
Mgbe anyi gbara oso
N’enweghi olile anya idi ndu
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi
Chorus
Cheta nkwa i kwere ya ooo
O buru na m adi ndu
M gaghi akpo isi ala nye arusi
O buru na m adi ndu
M ga-abu nwa nke chineke
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi
(Speech time)
(2)
Mgbe anyi na-alu ogu
O bu n’okeohia ka anyi bi
N’ime ohia eee
Anyi enweghi ulo obibi
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi

Repeat chorus

(Speech time)
(3)
Otutu anyi bu ;
Ndi nke na-enweghi nri ha na-eri
Ufodu anyi bu;
Ndi na-enweghi akwa igbochi uto
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi

Repeat Chorus

(Speech time)
(4)
Ufodu anyi bu;
Ndi nke na-aria oria siri ike
Nsogbu na ahu ufu
Ihe mwute di iche iche
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi

Repeat chorus

(Speech time)
(5)

Ka anyi cheta na;
Arusi nille anyi na-ekpere
Ha niile bu;
Olu aka nke anyi bu mmadu
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi
Ma chukwu nyere gi ndu
I wee chezoo okwu onu gi

Repeat chorus
(Speech time)
( Repeat stanza 1)
Repeat chorus

 

Listen to Ochichi by Bro Okwey.

Bro Okwey ochichi mp3 download

Download “Bro Okwey - Ochichi” OCHICHI-Soundwela.com_.mp3 – Downloaded 3195 times – 7.52 MB


Patty Obasi uwa bu ahia cover

Patty Obasi – Uwa Bu Ahia

Patty Obasi uwa bu ahia cover

Patty obasi – Ochichi Amakaekwu