in ,

Abu Catholic – Kosisochukwu

Jude Nnam

KosisoChukwu Jude Nnam Album Cover

Kosisochukwu is an Igbo Catholic song by a  catholic choir led by Sir Jude Nnam from the Abu Catholic album.

Sir Jude Chika Nnam, better known by his stage name ‘Ancestor‘, is a music composer, keyboardist and choral conductor who has also distinguished himself in catholic musicology.

Kosisochukwu Lyrics :

Chineke mo, Onyenwe mo!
Abiara m n’iru Gi inye Gi ekele, Chukwu
Ana m aja Gi nma, Nna nke igwe
Ihe osoro Gi eh n’ime ndu mo, mebe!
K’osiso Gi Chukwu, Okaka eh,
Ihe osoro Gi eh n’ime ndu mo mebe!

Ka osiso Nna, k’osiso Chineke Nna mo
Ka osiso, ka osi so Gi Chineke Nna mo!
O diri mu nma n’eluwa, o diri mu njo, aga maturu Gi mma mma n’obi ocha
Ngozi Gi Chineke Nna orugo m aka
Ebe omasiri Gi Chineke Nna mo, omasiri mo!

Ekele kam ji bia (Kosiso Chukwu)
Ukwe kam ji bia (kosiso Chukwu)
Egwu oyorima ka m ji bia n’iru Gi Nnam Ikele Gi n’ihe I n’eme na ndu mo
Ahuhu bia na ndu mo
Aga m ataba nu ya n’obu uche Gi
Anuri bia na ndu mo, agam anuriba n’o kosiso Gi

Ka osiso Chukwu, ka osiso, Ka osi, k’osiso Chineke Nna mo, Omasiri mo
K’osiso Nna, k’osiso Chineke Nna mo K’osiso, ka osi so Gi Chineke Nna mo!
O diri mu nma n’eluwa, o diri mu njo, aga maturu Gi mmamma n’obi ocha
Ngozi Gi Chineke Nna orugo m aka
Ebe omasiri Gi Chineke Nna mo, omasiri mo!ha

 

Ekwere mo!
Ekwere m na oge Chukwu kacha nma n’uwa Ukwa ruo oge ya, ya daa
Ekwere mo!
Ngo Chineke erusago m ka mmiri eh!
Lee amara Ya n’ime ndu mo!
Aga m agar’egwu buru onyinye m, wee bia n’iru Gi Omasi Gi, Chineke nna mo, omasiri mo!

 

K’osiso Nna, k’osiso Chineke Nna mo K’osiso, ka osi so Gi Chineke Nna mo!
O diri mu nma n’eluwa, o diri mu njo, aga maturu Gi mma mma n’obi ocha
Ngozi Gi Chineke Nna orugo m aka
Ebe omasiri Gi Chineke Nna mo, omasiri mo!

 

Obughi n’igbaka mbo n’ezie bu ya bu n’ego ekwe nkpata!
Chetakwa n’ihe uwa si n’akalaka!
Ufodu n’ata ahuhu n’uwa, echere chi ha Emekata o di k’adigh’eme
Agam agbr’egwu, buru onyinye m, wee bia n’iru Gi
Omasi Gi Chineke Nna mo, omasiri mo

Ka osiso Nna, ka osiso Chineke Nna mo
Ka osiso, ka osi so Gi Chineke Nna mo!
O diri mu nma n’eluwa, o diri mu njo, aga m aturu Gi mma mma n’obi ocha
Ngozi Gi Chineke Nna orugo m aka
Ebe omasiri Gi Chineke Nna mo, omasiri mo!

 

Listen to Abu Catholic Kosiso Chukwu mp3 

 

Download mp3 Abu Catholic Kosisochukwu

Download “kosisochukwu” KOSISOCHUKWU-Soundwela.com_.mp3 – Downloaded 19745 times – 9.48 MB


Abu Catholic Kaosisochukwu Video Mp4.

Prince Gozie Okeke - Egwu Amara | Gozie Okeke My Testimony Soundwela

Prince Gozie Okeke – Egwu Amara

Jideofor Esiobu - Rapu Asiri Jee Chuba Ego | rapu asiri jee chuba ego by Jideofor Esiobu mp3 download

Jideofor Esiobu – Rapu Asiri Jee Chuba Ego