Nigerian comedian Akams Bu Afam has just released a new song he titled Ochichi Tinubu. In this song, Akams Bu Afam in his usual comedic style voice his personal opinions on the Nigerian government of President Bola Tinubu.
Ochichi Tinubu eme m aru..
Stream Akams Bu Afam Ochichi Tinubu mp3.
- Song: Ochichi Tinubu
- Artist: Akams Bu Afam
- Released: August, 2024
- Duration: 3:41
Akams Bu Afam Ochichi Tinubu mp3 download.
Akams Bu Afam Ochichi Tinubu Lyrics:
Ochichi Tinubu eme m ife oo
Chorus: Ochichi Tinubu, Ochichi Tinubu Emeee mu ife ooo
Ochichi Tinubu emee mu Aru ehhh
Chorus: Ochichi Tinubu, Ochichi Tinubu Emeee mu ife ooo
Okwa osi na afa ya bu Balabulu kai!!! Afa ndi mmuo
Chorus: Ochichi Tinubu, Ochichi Tinubu Emeee mu ife ooo
Anyi Tuchara Vote oburu Vote anyi wee Nabaa
Chorus: Ochichi Tinubu, Ochichi Tinubu Emeee mu ife ooo
Adlib: Onye ori ooo
Judiciary eme anyi aru
Chorus: Ochichi Tinubu, Ochichi Tinubu Emeee mu ife ooo
Judi Judi Judiciary eme anyi aru eee
Toilet Roll etinye go ego na ochichi Tinubu ebe anyi na anyu ns
Chorus: Ochichi Tinubu, Ochichi Tinubu Emeee mu ife ooo
Makachukwu imana nwoke a joro ezigbo njo oo, na odi ka Arusi
Chorus: Ochichi Tinubu, Ochichi Tinubu Emeee mu ife ooo
Imana Ndi ashawo tinyere ego, ashawo tinyere egooo
Chorus: Ochichi Tinubu, Ochichi Tinubu Emeee mu ife ooo
Okwa osi umu Youth onye obuna tawa oka Ahuru ahu, oka ahuru ahu oooo
Chorus: Ochichi Tinubu, Ochichi Tinubu Emeee mu ife ooo
Imana fuel tinyere Ego na ochichi Tinubu Dollar tinyere ego
Chorus: Ochichi Tinubu, Ochichi Tinubu Emeee mu ife ooo
Okwa osi anyi "Let the poor breath" mana ona atogbu anyi ooo
Ona atogbu anyi ooo
Chorus: Ochichi Tinubu, Ochichi Tinubu Emeee mu ife ooo
Ekene kenelu mu Oj Nwatakpa Aku
Ekene kenelu mu sir Kingsley Edeh CEO Kenfac hotels Onitsha
Ekene kenelu mu Engr Daniel Opaku (Mee ka Odinma 1 na Osina)
Okene kwara oo
Chorus: Tinubu emee anyi aru ooo
Amakwam ihe m ga akoro nne m na enu uwa o amaa m ihe m ga akoro nne m oo
Okochi nwannem .... Oya diri gi na nma